17 Ha nāchuru ndi-mọ ọjọ aja, ndi nābughi Chineke,Bú chi ha nāmaghi,Ndi ọhu ndi si n'ebe di nso bata,Ndi nna-unu-hà nātughi ujọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 32
Echiche Deuteronomi 32:17 na onodu