Deuteronomi 32:24 IGBOB

24 Ha gābu ndi tara aru n'agu, na ndi nruru-ọku rub͕uworo,Ya na nbipu di ilu;Ezé anumanu ka M'gēzikwasi kwa ha,Ya na edide nke ihe nākpu akpu nke ájá.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 32

Echiche Deuteronomi 32:24 na onodu