Deuteronomi 4:10 IGBOB

10 ubọchi nke i guzoro n'iru Jehova, bú Chineke-gi, nime Horeb, mb͕e Jehova sirim, Kpọkọtaram ndim, M'gēme kwa ka ha nu okwum nile, ka ha we muta itu egwum ubọchi nile nke ha onwe-ha nādi ndu n'elu ala, ka ha we zí kwa umu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 4

Echiche Deuteronomi 4:10 na onodu