Deuteronomi 4:19 IGBOB

19 ka i we ghara kwa iweli anya-gi abua le elu-igwe, hu anyanwu na ọnwa na kpakpando, bú usu nile nke ihe elu-igwe, ewe duhie gi, i we kpọ isi ala nye ha, fè ha, bú ihe nke Jehova, bú Chineke-gi, kesaworo ndi nile n'okpuru elu-igwe nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 4

Echiche Deuteronomi 4:19 na onodu