Deuteronomi 4:28 IGBOB

28 Unu gēfè kwa chi n'ebe ahu, ndi bu ọlu aka madu, bú osisi na nkume, nke nādighi-ahu uzọ, ha adighi-anu kwa ihe, ha adighi-eri ihe, ha adighi-anu kwa ísì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 4

Echiche Deuteronomi 4:28 na onodu