6 Debe-kwa-nu ha, me kwa ha; n'ihi na nka bu amam-ihe-unu na nghọta-unu n'anya ndi nile, ndi gānu ukpuru ndia nile, we si, Otú ọ di, ndi mara ihe na ndi nwere nghọta ka mba uku a bu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 4
Echiche Deuteronomi 4:6 na onodu