Deuteronomi 5:28 IGBOB

28 Jehova we nu olu okwu nile unu, mb͕e unu gwaram okwu; Jehova we sim, Anuwom olu okwu nile nke ndi nka, nke ha gwaworo gi: ha emewo nke-ọma n'ihe nile ha kwuworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 5

Echiche Deuteronomi 5:28 na onodu