3 Ọ bughi nna-ayi-hà ka Jehova b͕ara ọb͕ub͕a-ndu a nye, kama ọ bu ayi, ọbuná ayi onwe-ayi, ndi nọ n'ebe a na ndu ta, ayi nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 5
Echiche Deuteronomi 5:3 na onodu