Deuteronomi 6:15 IGBOB

15 n'ihi na Chineke ekworo ka Jehova, bú Chineke-gi, bu n'etiti gi; ka iwe Jehova, bú Chineke-gi, we ghara idi ọku megide gi, O we kpochapu gi n'elu ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 6

Echiche Deuteronomi 6:15 na onodu