Deuteronomi 6:17 IGBOB

17 Unu gējisi ike idebe ihe ahu nile nke Jehova, bú Chineke-unu, nyere n'iwu, unu gēdebe kwa ihe-àmà-Ya nile, na ukpuru-Ya nile, nke O nyeworo gi n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 6

Echiche Deuteronomi 6:17 na onodu