Deuteronomi 6:3 IGBOB

3 I gānu kwa, Israel, lezi kwa anya ime ya; ka o we diri gi nma, ka unu we ba kwa uba nke-uku, dika Jehova, bú Chineke nna-gi-hà, gwaworo gi okwu, n'ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 6

Echiche Deuteronomi 6:3 na onodu