Deuteronomi 8:1 IGBOB

1 Ihe nile enyere n'iwu nke mu onwem nēnye gi n'iwu ta, unu gēlezi anya ime ya, ka unu we di ndu, ba uba, we ba nime, nweta kwa ala ahu nke Jehova ṅuru nna-unu-hà iyi inye ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 8

Echiche Deuteronomi 8:1 na onodu