19 Ọ gēru kwa, ọ buru na i chezọ Jehova, bú Chineke-gi, we nējeso chi ọzọ, fè ha òfùfè, kpọ kwa isi ala nye ha, ab͕awom àmà megide unu ta na unu aghaghi ila n'iyì.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 8
Echiche Deuteronomi 8:19 na onodu