7 N'ihi na Jehova, bú Chineke-gi, nēme ka i ba n'ezi ala, bú ala iyi miri, na nke isi-iyi na ob͕u-miri, nāputa na ndagwurugwu na n'ugwu:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 8
Echiche Deuteronomi 8:7 na onodu