Deuteronomi 9:10 IGBOB

10 Jehova we nyem mbadamba nkume abua ahu nke ewere nkpisi-aka Chineke de; edekwasi-kwa-ra n'elu ha dika okwu nile si di nke Jehova gwara unu n'ugwu ahu site n'etiti ọku ahu n'ubọchi nkpọkọta ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Deuteronomi 9

Echiche Deuteronomi 9:10 na onodu