41 Ọ buru kwa na agiri-isi-ya akwọchapuwo n'isi-ya na nko iru-ya, onye egedege-iru-ya kwọchara akwọcha ka ọ bu: ọcha ka ọ di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13
Echiche Levitikọs 13:41 na onodu