Levitikọs 13:42 IGBOB

42 Ma mb͕e ihe-otiti nke di ọcha nācha ọbara di n'isi-nkwọcha ahu ma-ọbu n'egedege-iru ahu kwọchara akwọcha; ekpenta nke nāb͕awaputa n'isi-nkwọcha-ya, ma-ọbu n'egedege-iru-ya kwọchara akwọcha, ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 13

Echiche Levitikọs 13:42 na onodu