Levitikọs 14:13 IGBOB

13 o gēb͕u kwa nwa-ebulu ahu n'ebe o nēb͕u àjà-nmehie na àjà-nsure-ọku, n'ebe nke ebe nsọ ahu; n'ihi na, dika àjà-nmehie, àjà-ikpe-ọmuma bu ihe onye-nchu-àjà nwere: ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ bu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:13 na onodu