Levitikọs 14:14 IGBOB

14 onye-nchu-àjà gēwere kwa ufọdu nime ọbara nke àjà-ikpe-ọmuma ahu, onye-nchu-àjà gētiye kwa ya n'ọnu-ọnu nti aka-nri nke onye anēme ka ọ di ọcha, na n'isi-aka nke aka-nri-ya, na n'isi-ukwu nke ukwu aka nri ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:14 na onodu