Levitikọs 14:17 IGBOB

17 ufọdu nime manu nke fọduru n'ọbu-aka-ya ka onye-nchu-àjà gētiye kwa n'ọnu-ọnu nti aka-nri nke onye ahu anēme ka ọ di ọcha, na n'isi-aka nke aka-nri-ya, na n'isi-ukwu nke ukwu aka-nri ya, n'elu ọbara àjà-ikpe-ọmuma:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:17 na onodu