Levitikọs 14:18 IGBOB

18 ma manu nke fọduru n'ọbu-aka nke onye-nchu-àjà, o gētiye ya n'isi onye anēme ka ọ di ọcha: onye-nchu-àjà gēkpuchi-kwa-ra ya nmehie-ya n'iru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:18 na onodu