Levitikọs 14:36 IGBOB

36 onye-nchu-aja gēnye kwa iwu ka akwapu ihe di n'ulo ahu, tutu onye-nchu-àjà abà nime ihu ihe-otiti ahu, ka aghara ime ka ihe nile nke di n'ulo ru árú: emesia onye-nchu-àjà gābà kwa ihu ulo ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:36 na onodu