Levitikọs 14:37 IGBOB

37 ọ gāhu kwa ihe-otiti ahu anya, ma, le, ọ buru na ihe-otiti ahu di na mb͕idi ulo, nēnwe okokoro nke nācha akwukwọ ndu akwukwọ ndu ma-ọbu ọbara-ọbara, ọ buru kwa na ha di ala kari mb͕idi ahu, n'ile anya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:37 na onodu