Levitikọs 14:40 IGBOB

40 onye-nchu-àjà gēnye kwa iwu ka ha dọpu nkume nile nke ihe-otiti ahu di nime ha, tubà ha n'azu obodo, n'ebe ruru árú:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:40 na onodu