Levitikọs 14:44 IGBOB

44 onye-nchu-àjà gābata kwa, le anya, ma, le, ọ buru na ihe-otiti ahu abawo aba n'ulo, ekpenta jọb͕uru onwe-ya ka ọ bu nke di n'ulo: ihe ruru árú ka ọ bu

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:44 na onodu