Levitikọs 14:45 IGBOB

45 Ọ gākwatu kwa ulo ahu, bú nkume-ya nile, na osisi-ya nile, na ájá nile nke ulo ahu: o gēbupu kwa ha je n'azu obodo, n'ebe ruru árú.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:45 na onodu