Levitikọs 14:47 IGBOB

47 Onye nēdina kwa n'ulo ahu gāsu uwe-ya nile; ọzọ, onye nēri ihe n'ulo ahu gāsu uwe-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:47 na onodu