Levitikọs 14:48 IGBOB

48 Ma ọ buru na onye-nchu-àjà abata nime, le anya, ma, le, ihe-otiti ahu abaghi aba n'ulo ahu, mb͕e etesiri ulo ahu; onye-nchu-àjà gāsi kwa na ulo ahu di ọcha, n'ihi na emewo ka ihe-otiti ahu la.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:48 na onodu