Levitikọs 14:6 IGBOB

6 nnunu ahu nke di ndu, o gēwere ya, na osisi cedar ahu, na ogho uhie ahu, na hyssop ahu, sue ha na nnunu ahu di ndu n'ọbara nnunu ahu eb͕uru n'elu miri nērù erù:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:6 na onodu