Levitikọs 14:7 IGBOB

7 ọ gēfesa kwa ya ub͕ò asa n'aru onye-ahu anēme ka ọ di ọcha n'ekpenta, ọ gāsi kwa na ọ di ọcha, o gēzilaga kwa nnunu ahu di ndu nime ọhia sara iru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:7 na onodu