Levitikọs 14:8 IGBOB

8 Onye ahu anēme ka ọ di ọcha gāsu kwa uwe-ya nile, kọpu kwa aji-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gādi kwa ọcha: emesi kwa ọ gābata nime ọmuma-ulo-ikwū, ma ọ gānọdu n'ezí ulo-ikwū-ya ubọchi asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:8 na onodu