Levitikọs 14:9 IGBOB

9 O gēru kwa n'ubọchi nke-asa, na ọ gākọpu aji-ya nile, bú agiri-isi-ya, na afu-ọnu-ya, na iku-anya-ya, ọbuná aji-ya nile ka ọ gākọpu: ọ gāsu kwa uwe-ya nile, were kwa miri sa anu-aru-ya, ọ gādi kwa ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 14

Echiche Levitikọs 14:9 na onodu