Levitikọs 15:10 IGBOB

10 Onye ọ bula nke nēmetu ihe ọ bula di n'okpuru ya aru gāru árú rue anyasi: onye nēbu kwa ha gāsu uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:10 na onodu