11 Onye ọ bula nke onye nwere orùrù nēmetu aka, mb͕e ọ nāṅachaghi aka-ya abua na miri, ọ gāsu kwa uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15
Echiche Levitikọs 15:11 na onodu