Levitikọs 15:23 IGBOB

23 Ọ buru kwa na ọ bu n'ihe-ndina ka ọ dikwasi, ma-ọbu n'ihe nke ya onwe-ya nānọkwasi, mb͕e ọ nēmetu ya aru, ọ gāru árú rue anyasi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15

Echiche Levitikọs 15:23 na onodu