24 Ọ buru kwa na ya nwoke edina ma-ọli, idi-na-nsọ-ya adikwasi n'aru nwoke ahu, ọ gāru árú ubọchi asa; ihe-ndina ọ bula nke o nēdinakwasi gāru kwa árú.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 15
Echiche Levitikọs 15:24 na onodu