Levitikọs 16:12 IGBOB

12 ọ gēwere kwa ihe-igu-ọku juputara n'icheku-ọku site n'elu ebe-ichu-àjà, site n'iru Jehova, na nju aka-ya abua nke ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ nke eji uda utọ di iche iche me, bú nke esupiara esupia, ọ gēwebata ya nime ákwà-nb͕ochi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:12 na onodu