Levitikọs 16:13 IGBOB

13 ọ gētiye kwa ihe-nsure-ọku ahu nēsì ísì utọ n'elu ọku n'iru Jehova, ka anwuru-ọku nke ihe-nsure-ọku ahu nke nēsi ísì utọ we kpuchie ebe-nkpuchi-nmehie nke di n'elu ihe-àmà ahu, ka ọ we ghara inwu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:13 na onodu