Levitikọs 16:6 IGBOB

6 Eron gēweta kwa nso oké-ehi àjà-nmehie ahu, nke diri ya onwe-ya, ọ gēkpuchiri onwe-ya, kpuchi-kwa-ra ulo-ya, nmehie-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:6 na onodu