Levitikọs 16:7 IGBOB

7 Ọ gēwere kwa nkpi abua ahu, guzo ha n'iru Jehova n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 16

Echiche Levitikọs 16:7 na onodu