Levitikọs 17:13 IGBOB

13 Ọzọ nwoke ọ bula nke sitere n'umu Israel, ma-ọbu na ndi-ọbìa ndi nọ dika ọbìa n'etiti ha, nke nāchu ntá ihe, ma ọ bu anu-ọhia ma-ọbu anu-ufe, nke anēri eri; ọ gāwusi kwa ọbara-ya, were ájá kpuchi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:13 na onodu