Levitikọs 17:14 IGBOB

14 N'ihi na ọ bu ndu nke anu-aru ọ bula; ọbara-ya, ya na ndu-ya bu otù: M'we si umu Israel, Unu erila ọbara anu-aru ọ bula: n'ihi na ndu nke anu-aru ọ bula, ọbara-ya ka ọ bu onye ọ bula nke nēri ya, agēbipu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:14 na onodu