Levitikọs 17:15 IGBOB

15 Madu ọ bula nke nēri ihe nwuru onye-ya, ma-ọbu ihe anu-ọhia dọb͕uru, n'etiti ndi amuru n'ala ma-ọbu n'etiti ndi-ọbìa, ọ gāsu uwe-ya nile, were kwa miri sa aru-ya, ọ gāru kwa árú rue anyasi: ọ we di ọcha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:15 na onodu