Levitikọs 17:4 IGBOB

4 ma ọ wetaghi ya n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute, iweta ya nso ka ọ buru onyinye iji biaru nso Jehova n'iru ebe-obibi Jehova: ọbara ka agāguru nwoke ahu; ọbara ka ọ wusiworo; agēbipu kwa nwoke ahu n'etiti ndi-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:4 na onodu