Levitikọs 17:5 IGBOB

5 ka umu Israel we weta àjà nile ha, nke ha onwe-ha nāchu n'ọhia sara iru, ọbuná ka ha we wetara ha Jehova, rue ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute, were ha biakute onye-nchu-àjà, chua ha ka ha buru ihe àjà nke àjà udo anāchuru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:5 na onodu