Levitikọs 17:6 IGBOB

6 Onye-nchu-àjà gāwusa ọbara-ha n'elu ebe-ichu-àjà nke Jehova n'ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute, sure kwa abuba-ha ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, ka ọ buru ihe ísì utọ anāchuru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:6 na onodu