Levitikọs 17:7 IGBOB

7 Ha agaghi-achu-kwa-ra nkpi àjà-ha ọzọ, nke ha onwe-ha so nākwa iko. Ukpuru ebighi-ebi ka nka gāburu ha rue ọb͕ọ-ha nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:7 na onodu