Levitikọs 17:8 IGBOB

8 I gāsi kwa ha, Nwoke ọ bula nke sitere n'ulo Israel, ma-ọbu na ndi-ọbìa ndi nọ dika ọbìa n'etiti ha, nke nēsure àjà-nsure-ọku ma-ọbu àjà ọzọ,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 17

Echiche Levitikọs 17:8 na onodu