28 ka ala ahu we ghara ib͕ọputa unu mb͕e unu nēmeru ya, dika ọ b͕ọputara mba ahu nke di n'iru unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 18
Echiche Levitikọs 18:28 na onodu