29 N'ihi na onye ọ bula nke nēme ihe ọ bula nime ihe-árú ndia nile, agēbipu nkpuru-obi nile nēme ha n'etiti ndi-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 18
Echiche Levitikọs 18:29 na onodu